ỌLU NDI-OZI 1:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 1:23 IGBOB (Bible Nso)
Ha we guzo madu abua, Josef anākpọ Basabas, onye akpọ-kwa-ra Justọs, na Mataias.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 IGBOBỌLU NDI-OZI 1:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha họpụtara mmadụ abụọ, Josef onye a na-akpọ Basabas (aha ya ọzọ bụkwa Jọstus) na Mataias.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 BIU