ỌLU NDI-OZI 1:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 1:22 IGBOB (Bible Nso)
nāmalite na baptism nke Jọn, rue ubọchi anapuru Ya n'ebe ayi nọ rigo n'elu-igwe, otù onye nime ndia aghaghi iso ayi buru onye-àmà nke nbilite- n'ọnwu-Ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 IGBOBỌLU NDI-OZI 1:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
bido nʼoge Jọn na-eme baptizim ruo nʼụbọchị Jisọs si nʼetiti anyị rigoro nʼeluigwe. Otu onye nʼime ndị a ga-eso anyị bụrụ onye akaebe nke mbilite nʼọnwụ ya.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 BIU