ỌLU NDI-OZI 1:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 1:20 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na edewo ya n'akwukwọ Abù ọma, si, Ka ebe-ulo-ikwū-ya ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu, Ka onye ọ bula ghara kwa ibi na ya: na, Ka onye di iche nara ya ọlu-nlekọta-ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 IGBOBỌLU NDI-OZI 1:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita sịrị, “Nʼihi na e dere ya nʼakwụkwọ Abụ Ọma: “ ‘Ka ebe obibi ya tọgbọrọ nʼefu, ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ya,’ na, “ ‘Ka onye ọzọ nọchiekwa ọnọdụ ya ka onyeisi.’
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 BIU