ỌLU NDI-OZI 1:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 1:19 IGBOB (Bible Nso)
Ọ we buru ihe ndi nile bi na Jerusalem mara; ya mere eji akpọ iberibe ala ahu Akeldama n'asusu-ha, nke ahu bu, Iberibe ala ọbara.)
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 IGBOBỌLU NDI-OZI 1:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị niile bi na Jerusalem nụrụ akụkọ banyere ya. Nʼihi ya, ha kpọrọ ala ahụ nʼasụsụ ha Akeldama, nke pụtara Ala Ọbara.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 1 BIU