Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 1:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 1:17 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na aguru ya-ri n'etiti ayi, o we keta òkè-ya n'ije-ozi a.

ỌLU NDI-OZI 1:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ otu nʼime anyị. O nwere oke nʼime ọrụ a.”