Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 1:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 1:13 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ha batara n'obodo, ha we rigo n'ime-ulo di n'elu ulo, ebe ha nānọ; Pita na Jọn na Jemes na Andru, Filip na Tomas, Batọlọmiu na Matiu, Jemes nwa Alfiọs, na Saimon Zilotis, na Judas nwa Jemes.

ỌLU NDI-OZI 1:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha batara nʼobodo, ha rigoro nʼime ụlọ ahụ dị nʼụlọ elu, ebe ha na-anọ. Ndị a bụ ndị nọ nʼụlọ ahụ: Pita, Jọn, Jemis na Andru, Filip na Tọmọs, Batalomi na Matiu, Jemis nwa Alfiọs, Saimọn onye a na-akpọ Zilọt na Judas nwa Jemis.