Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 1:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 1:12 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ha siri n'ugwu anākpọ Olivet, nke di Jerusalem nso, ije nke otù ubọchi-izu-ike, laghachi na Jerusalem.

ỌLU NDI-OZI 1:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha sitere nʼUgwu a na-akpọ Oliv nke dị Jerusalem nso, njem nke otu ụbọchị izuike, laghachi na Jerusalem.