Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 1:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 1:11 IGBOB (Bible Nso)

ndi si-kwa-ara, Ndikom nke Galili, gini mere unu nēguzo nēle anya n'elu-igwe? Jisus nka, Onye anapuru n'ebe unu nọ rigo n'elu-igwe, gābia n'otù aka ahu dika unu kiriri Ya ka Ọ nāga n'elu-igwe.

ỌLU NDI-OZI 1:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha sịrị, “Ndị ikom Galili, gịnị mere unu jiri guzoro ebe a na-ele anya nʼeluigwe? Jisọs a onye e sitere nʼetiti unu kpọrọ laa nʼeluigwe ga-alọghachikwa otu ahụ unu si hụ ya o siri laa nʼeluigwe.”