ỌLU NDI-OZI 1:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 1:10 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha nēlegide anya n'elu-igwe ka Ọ nāga n'elu, le, ndikom abua we guzo ha nso yiri uwe ọcha
ỌLU NDI-OZI 1:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-elegidesi anya ike nʼeluigwe dịka ọ na-ala, na mberede, ụmụ nwoke abụọ yi uwe ọcha guzooro ha nso.