Mafee gaa na ọdịnaya

III. JỌN 1:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

III. JỌN 1:4 IGBOB (Bible Nso)

Enweghm ọṅù nke ka ihe ndia uku, bú inu ka umu nke akam nējeghari n'ezi-okwu ahu.

III. JỌN 1 IGBOB

III. JỌN 1:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O nweghị ihe na-enye m ọṅụ karịa ịnụ na ụmụ m na-agbaso eziokwu.

III. JỌN 1 BIU