II. TIMỌTI 1:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. TIMỌTI 1:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chezie onyinye ọma ahụ e sitere nʼaka Mmụọ Nsọ bi nʼime gị nye gị idebe.
Kesaa
II. TIMỌTI 1 BIUII. TIMỌTI 1:14 IGBOB (Bible Nso)
Ihe ọma ahu nke enyere n'aka-gi idebe, were Mọ Nsọ Nke bi nime ayi nēche ya.
Kesaa
II. TIMỌTI 1 IGBOB