Mafee gaa na ọdịnaya

II. NDI TESALỌNAIKA 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI TESALỌNAIKA 3:7 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na unu onwe-unu matara otú unu nāghaghi iṅomi ayi: n'ihi na ayi abughi ndi nādighi-agazi ije n'etiti unu

II. NDI TESALỌNAIKA 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na unu maara nke ọma nʼime onwe unu na unu kwesiri ịgbaso omume anyị. O nweghị mgbe ọbụla unu hụrụ anyị ka anyị na-agagharị hapụ ọrụ anyị kwesiri ịrụ.