II. NDI TESALỌNAIKA 3:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI TESALỌNAIKA 3:4 IGBOB (Bible Nso)
Ma ayi atukwasiwo obi n'aru unu nime Onye-nwe-ayi, na unu nēme, gēme kwa, ihe nile ayi nēme n'iwu.
Kekọrịta
II. NDI TESALỌNAIKA 3 IGBOBII. NDI TESALỌNAIKA 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị nwere nchekwube nʼime Onyenwe anyị na unu na-eme ma ga-anọgidekwa na-eme ihe niile anyị nyere unu nʼiwu.
Kekọrịta
II. NDI TESALỌNAIKA 3 BIU