Mafee gaa na ọdịnaya

II. NDI TESALỌNAIKA 3:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI TESALỌNAIKA 3:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Nke fọduru, umu-nna-ayi, nēkpenu ekpere bayere ayi, ka okwu Onye-nwe-ayi we b͕a ọsọ, ka ewe nye kwa ya otuto, otú ọ di kwa n'etiti unu; ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.

II. NDI TESALỌNAIKA 3:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼikpeazụ, ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere ka ozi Onyenwe anyị gaa nʼihu na-agbasa ruo ebe niile ma bụrụ ihe a na-asọpụrụ, dị ka ọ gbasara nʼetiti unu. Ka e nwee ike napụta anyị nʼaka ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.