II. NDI TESALỌNAIKA 2:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI TESALỌNAIKA 2:9 IGBOB (Bible Nso)
bú onye ahu, nke ọbibia-ya di ka ilusi-ọlu-ike nke Setan n'ike nile ọ bula na ihe-iriba-ama di iche iche na ọlu-ebube di iche iche nke ugha
II. NDI TESALỌNAIKA 2:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọbịbịa onye mmebi iwu ahụ ga-abụ dị ka ọrụ ekwensu si dị, site nʼike ịrụ ọrụ ebube aghụghọ na ihe ịrịbama dị iche iche, na ọrụ ịtụnanya aghụghọ dị iche iche nke ụgha.