Mafee gaa na ọdịnaya

II. NDI TESALỌNAIKA 2:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI TESALỌNAIKA 2:6 IGBOB (Bible Nso)

Ub͕u a unu matakwara ihe nēb͕ochi, ka ewe kpughe ya n'oge nke aka ya.

II. NDI TESALỌNAIKA 2:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ugbu a, unu maara na o nwere onye na-egbochi ya ka ọ hapụ ịpụta ihe. Nʼihi na mgbe ọ ga-apụta bụ mgbe oge ya ruru.