II. NDI TESALỌNAIKA 2:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI TESALỌNAIKA 2:5 IGBOB (Bible Nso)
Ùnu echetaghi, na, mb͕e m'nānọ n'etiti unu n'oge gara aga, ọ bu ihe ndia ka m'nāgwa unu?
II. NDI TESALỌNAIKA 2:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu echetaghị ihe m gwara unu nʼoge mụ na unu nọ banyere ya?