II. NDI TESALỌNAIKA 2:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI TESALỌNAIKA 2:14 IGBOB (Bible Nso)
nke O sitere n'aka ozi ọma ayi kpọbata unu nime ya, ka unu we nweta ebube nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist.
II. NDI TESALỌNAIKA 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ọ kpọrọ unu site nʼoziọma anyị ka unu nweta otuto nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.