Mafee gaa na ọdịnaya

II. NDI TESALỌNAIKA 1:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI TESALỌNAIKA 1:9 IGBOB (Bible Nso)

bú madu ndi gāhu ahuhu-nmehie nke ọmuma-ikpe ziri ezi, bú nbibi ebighi-ebi nke sitere n'iru Onye-nwe-ayi, site kwa n'ebube nke ike-Ya

II. NDI TESALỌNAIKA 1:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị a ga-ata ahụhụ mbibi ruo ebighị ebi, ebe ha na-agaghị ahụ ihu Onyenwe anyị na ebube nke ike ya