Mafee gaa na ọdịnaya

II. SAMUEL 7:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 7:2 IGBOB (Bible Nso)

na eze siri Netan, bú onye-amuma, Biko, le, Mu onwem nēbi n'ulo cedar, ma ib͕e Chineke nēbi n'etiti ákwà-nkwuba.

II. SAMUEL 7 IGBOB

II. SAMUEL 7:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ọ sịrị Netan, bụ onye amụma, “Lee, mụ onwe m na-ebi nʼụlọ sida, ma igbe ọgbụgba ndụ Chineke dị nʼime ụlọ ikwu.”

II. SAMUEL 7 BIU