Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

II. SAMUEL 5:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 5:2 IGBOB (Bible Nso)

Na mb͕e gara aga, mb͕e Sọl bu eze-ayi, gi onwe-gi bu onye nēdupu na onye nēdubata Israel: Jehova we si gi, Gi onwe-gi gāzù ndim, bú Israel onwe-gi gābu kwa onye-ndú Israel.

Kekọrịta
II. SAMUEL 5 IGBOB

II. SAMUEL 5:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge gara aga, mgbe Sọl bụ eze na-achị anyị, ọ bụ gị duuru ndị agha Izrel nʼọgụ niile, ma ọpụpụ ma mbata. ONYENWE ANYị sịrị gị, ‘Ị ga-azụ ndị m, bụ Izrel, ị ga-abụkwa onye ga-achị ha.’ ”

Kekọrịta
II. SAMUEL 5 BIU