Mafee gaa na ọdịnaya

II. SAMUEL 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 3:7 IGBOB (Bible Nso)

Ma Sọl nwere iko-nwayi, aha-ya bu Rizpa, nwa-nwayi Aia. Ish-boshet we si Abnea, Gini mere i bakuru iko-nwayi nnam?

II. SAMUEL 3 IGBOB

II. SAMUEL 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Sọl nwererịị otu iko nwanyị aha ya bụ Rizpa, nwa Aịa. Ishboshet jụrụ Abna ajụjụ sị, “Gịnị mere gị na iko nwanyị nna m ji dinaa?”

II. SAMUEL 3 BIU