II. SAMUEL 3:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. SAMUEL 3:26 IGBOB (Bible Nso)
Joab we si n'ebe Devid nọ puta, ziga ndi-ozi n'azu Abnea, ha we me ka o si n'olùlù-miri Saira biaghachi: ma Devid amaghi.
II. SAMUEL 3:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Joab si nʼihu Devid pụta, o zipụrụ ndị ozi ka ha sochie Abna azụ, gwa ya ka ọ laghachi. Ha hụrụ ya nʼolulu mmiri Sira. O sokwara ha laghachi, ma Devid amaghị ihe banyere nke a.