Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

II. SAMUEL 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 3:2 IGBOB (Bible Nso)

Ewe muara Devid umu-ndikom nime Hebron: ọkpara-ya bu Amnon, nke Ahinoam, bú nwayi Jezreel, muru

Kekọrịta
II. SAMUEL 3 IGBOB

II. SAMUEL 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

A mụtaara ọtụtụ ụmụ ndị ikom nye Devid mgbe ọ nọ na Hebrọn. Ọkpara ya bụ Amnọn nke, Ahinoam bụ nwanyị Jezril mụrụ.

Kekọrịta
II. SAMUEL 3 BIU