II. SAMUEL 2:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. SAMUEL 2:8 IGBOB (Bible Nso)
Ma Abnea nwa Nea, bú onye-isi usu-ndi-agha Sọl nwere, kuru Ish-boshet nwa Sọl, me ka ọ gabiga rue Mahanaim
II. SAMUEL 2:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Abna nwa Nea, ọchịagha ndị agha Sọl edurularịị Ishboshet, nwa Sọl, dubata ya nʼobodo Mahanaim.