II. SAMUEL 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. SAMUEL 2:2 IGBOB (Bible Nso)
Devid we rigo n'ebe ahu, ya na ndinyom-ya abua kwa, bú Ahinoam nwayi Jezreel, na Abigail, bú nwunye Nebal onye Kamel.
Kekọrịta
II. SAMUEL 2 IGBOBII. SAMUEL 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Devid na nwunye ya abụọ, Ahinoam onye Jezril, na Abigel nwunye ochie Nebal onye Kamel gara nʼebe ahụ.
Kekọrịta
II. SAMUEL 2 BIU