Mafee gaa na ọdịnaya

II. SAMUEL 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 2:1 IGBOB (Bible Nso)

O rue, ka nka gasiri, na Devid juru Jehova ese, si, M'gārigo n'otù nime obodo Juda? Jehova we si ya, Rigo. Devid we si, Òle ebe M'gārigo? Ọ si, Rue Hebron.

II. SAMUEL 2 IGBOB

II. SAMUEL 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dịka oge na-aga, Devid jụrụ ONYENWE ANYị ase sị, “M ga-ebili gbagoo nʼotu obodo dị na Juda?” ONYENWE ANYị sịrị, “Gbagoo.” Devid jụkwara, “Olee ebe m ga-agbago?” ONYENWE ANYị zara, “Hebrọn.”

II. SAMUEL 2 BIU