II. SAMUEL 13:1 - Compare All Versions
II. SAMUEL 13:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Absalọm nwa Devid nwere otu nwanne nwanyị mara mma, aha ya bụ Tama. Ma Amnọn, otu nʼime ụmụ ndị ikom Devid, hụrụ nwaagbọghọ a nʼanya.
Kesaa
II. SAMUEL 13 BIUII. SAMUEL 13:1 IGBOB (Bible Nso)
O rue, mb͕e nka gasiri, na Absalom nwa Devid nwere nwa-nne-nwayi mara nma, aha-ya bu Tema; Amnon nwa Devid we hu ya n'anya.
Kesaa
II. SAMUEL 13 IGBOB