II. SAMUEL 12:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. SAMUEL 12:2 IGBOB (Bible Nso)
Ọgaranya ahu nwere ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi bara uba nke-uku.
II. SAMUEL 12:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọgaranya a nwere ọtụtụ igwe atụrụ na igwe ehi.