II. PITA 2:20
II. PITA 2:20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ha sitere nʼihe niile emerụrụ emerụ nke ụwa gbapụ, site na mmazu nke Onyenwe anyị, na Onye nzọpụta anyị Jisọs Kraịst, bụrụ ndị atụhịrị na mmehie ọzọ, bụrụkwa ndị e meriri, ha ga-abụ ndị ọnọdụ ha ga-ajọ njọ karịa ka ọ dị na mbụ.
Kesaa
Gụọ II. PITA 2