Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. PITA 2:14 - Compare All Versions

II. PITA 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Anya ha jupụtara nʼagụụ ịkwa iko, mmehie adịghị ejukwa ha afọ. Ha na-arafu ndị okwukwe ha na-esighị ike. Ha bụkwa ndị a maara aha ha nʼihi oke ọchịchọ. Nʼezie ha bụ ụmụ a bụrụ ọnụ.

II. PITA 2:14 IGBOB (Bible Nso)

ha bu ndi nwere anya nke juputara n'aru nwanyi nākwa iko, anya nke nāpughi kwa ighara imehie; ha bu kwa ndi nārafu nkpuru-obi ndi nādighi-eguzosi ike; ha nwekwara obi anwaputaworo n'anya-uku; buru kwa umu nke ọbubu-ọnu