II. PITA 1:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. PITA 1:7 IGBOB (Bible Nso)
nyezu kwa ihuunanya umu-nna nime nsọpuru-Chineke-unu; nyezu kwa ihu-n'anya nime ihu-n'anya-umu-nna-unu.
Kesaa
II. PITA 1 IGBOBII. PITA 1:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tụkwasịkwanụ obiọma nye ụmụnna nʼelu ibi ndụ dị ka ndị Chineke, ma na-atụkwasịkwanụ ịhụnanya nʼelu obiọma nye ụmụnna.
Kesaa
II. PITA 1 BIU