Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 7:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 7:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịlaisha zara sị ya, “Nụrụ okwu ONYENWE ANYị. Nʼihi na otu a ka ONYENWE ANYị na-ekwu, Nʼoge dịka mgbe a echi, a ga-ere otu akpa nta ụtụ ọka otu shekel, rekwaa akpa nta ọka balị abụọ otu shekel nʼọnụ ụzọ ama obodo Sameria.”

II. NDI-EZE 7:1 IGBOB (Bible Nso)

Elaisha we si, Nurunu okwu Jehova: otú a ka Jehova siri, Dika mb͕e a echi agēre otù mb͕é utu ọka flour otù shekel, na mb͕é barley abua otù shekel, n'ọnu-uzọ-ama Sameria.