Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 6:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 6:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, onye nke Chineke jụrụ ya sị, “Ebee ka ọ dabara?” Mgbe o ziri ya ebe ọ dabara, Ịlaisha gbutere osisi tụba ya nʼebe ahụ, mee ka anyụike ahụ segolite na-erugharị nʼelu mmiri.

II. NDI-EZE 6:6 IGBOB (Bible Nso)

Onye nke Chineke we si, Òle ebe ọ dara? Ọ we me ka ọ hu ebe ahu. O we b͕utue otù osisi, tubà ya n'ebe ahu, me ka anyu-ike se n'elu miri.