Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 6:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 6:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mgbe otu nʼime ha nọ na-egbutu otu osisi, anyụike ya dabara nʼime mmiri. O tiri mkpu sị, “Ewoo, onyenwe m. Ọ bụkwanụ ihe a rịọtara arịọta.”

II. NDI-EZE 6:5 IGBOB (Bible Nso)

O rue, mb͕e otù onye nēb͕utu ntuhie-ya, na anyu-ike dabàra na miri: o we tie nkpu, si, Ewó, onye-nwem! nke ahu bu ihe ariọtara ariọta.