Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 6:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 6:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ndị iro ahụ na-abịaru ya nso, Ịlaisha kpọkuru ONYENWE ANYị nʼekpere sị, “Mee ka ìsì kpuo ndị agha niile.” O mekwara ka ìsì kpuo ha, dịka Ịlaisha rịọọrọ.

II. NDI-EZE 6:18 IGBOB (Bible Nso)

Ha we ridakute ya, Elaisha we kpere Jehova, si, Biko, were ìsì tie mba nka. O we were ìsì tie ha dika okwu Elaisha si di.