II. NDI-EZE 5:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 5:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị ozi Neeman jekwuru ya sị ya, “Nna anyị, a sị na ọ bụ ihe sịrị ike nke ukwuu ka onye amụma ahụ gwara gị sị gị mee, ị garaghị eme ya? Ma ihe ọ sị gị mee bụ naanị ‘Gaa saa ahụ gị ka ị dị ọcha.’ ”
Kesaa
II. NDI-EZE 5 BIUII. NDI-EZE 5:13 IGBOB (Bible Nso)
Ndi-orù-ya we biarue nso, gwa ya okwu, si, Nnam, asi na ọ bu ihe uku onye-amuma gwara gi me, ì gaghi-eme ya? ì gēsi kwa aṅa ghara ime ya mb͕e ọ siri gi, Sa aru, di kwa ọcha?
Kesaa
II. NDI-EZE 5 IGBOB