Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 5:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 5:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Neeman were iwe nke ukwuu tụgharịa bido ịlaghachi ebe o si bịa. Mgbe ọ na-ala, ọ na-ekwu na-asị, “Echere m na ọ ga-apụkwute m, guzo, kpọkuo aha ONYENWE ANYị Chineke ya, fufee aka ya nʼebe ahụ ọrịa m dị, gwọọ m ọrịa ekpenta m.

II. NDI-EZE 5:11 IGBOB (Bible Nso)

Ma Neaman were iwe, laba, si, Le, m'siri, Ọ ghaghi ipukutem, guzo, kpọkue aha Jehova, bú Chineke-ya, fufe aka-ya n'elu ebe ahu, me ka onye-ekpenta di ọcha soro ndi-ya zukọta.