II. NDI-EZE 5:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 5:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịlaisha zigara onyeozi ya nke bịara zie sị ya, “Jee saa ahụ gị ugboro asaa nʼosimiri Jọdan. I mee nke a, ekpenta ahụ ga-esi nʼakụkụ ahụ gị niile pụọ. Ị ga-adịkwa ọcha.”
Kesaa
II. NDI-EZE 5 BIUII. NDI-EZE 5:10 IGBOB (Bible Nso)
Elaisha we zigara ya onye-ozi, si, Je, sa aru ub͕ò asa nime Jọdan, anu-aru-gi gālaghachikute kwa gi, i gādi kwa ọcha.
Kesaa
II. NDI-EZE 5 IGBOB