II. NDI-EZE 4:7 - Compare All Versions
II. NDI-EZE 4:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gara gwa onye nke Chineke ahụ, onye sịrị, “Gaa, ree mmanụ ahụ, kwụkwaa ụgwọ unu ji. Gị na ụmụ gị ndị ikom were nke fọdụrụ mee mkpa dịrị unu.”
Kesaa
II. NDI-EZE 4 BIUII. NDI-EZE 4:7 IGBOB (Bible Nso)
O we bia, gosi onye nke Chineke. Ọ si, Je, re manu ahu, kwua ugwọ-gi, gi onwe-gi na umu-gi ndikom were nke fọduru di ndu.
Kesaa
II. NDI-EZE 4 IGBOB