Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 4:6 - Compare All Versions

II. NDI-EZE 4:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọ gbajuru ite ndị ahụ niile, ọ sịrị nwa ya, “Butere m ite ọzọ.” Ma ọ zara, “O nweghị ite ọzọ fọdụrụ.” Mgbe ahụ, mmanụ ahụ kwụsịrị ịgbapụta.

II. NDI-EZE 4:6 IGBOB (Bible Nso)

O rue, mb͕e ihe nile juru, na ọ siri nwa-ya, Buterem nso ihe ọzọ. Ọ si ya, Ọ dighi ihe ọzọ di. Manu ahu we kwusi.