Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 3:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 3:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ugbu a, kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ.” Mgbe ọkpọ ụbọ ahụ malitere ịkpọ ụbọ ya, aka ONYENWE ANYị bịakwasịrị Ịlaisha.

II. NDI-EZE 3:15 IGBOB (Bible Nso)

Ma ub͕u a kutaranum ọkpọ-ubọ. O rue, mb͕e ọkpọ-ubọ ahu nākpọ, na aka Jehova di n'aru ya.