II. NDI-EZE 20:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 20:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Chetakwa, ONYENWE ANYị, otu m si jegharịa nʼihu gị nʼikwesị ntụkwasị obi, jiri obi m niile fee gị ofufe, ma meekwa ihe dị mma nʼanya gị.” Hezekaya bekwara akwa nke ukwuu.
Kesaa
II. NDI-EZE 20 BIUII. NDI-EZE 20:3 IGBOB (Bible Nso)
Biko, Jehova, biko, cheta otú m'jeghariworo n'iru Gi n'ezi-okwu na n'obi zuru okè, ọ bu kwa ihe di nma n'anya-Gi ka m'meworo. Hezekaia we kwa ákwá nke-uku.
Kesaa
II. NDI-EZE 20 IGBOB