II. NDI-EZE 20:20
II. NDI-EZE 20:20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Hezekaya, ọrụ niile ọ rụrụ, tinyere ọdọ mmiri o gwuru, na olulu ọwa mmiri na-aga o gwuru, nke o ji webata mmiri nʼime obodo, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze Juda?
Kesaa
Gụọ II. NDI-EZE 20