II. NDI-EZE 20:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 20:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Hezekaya rịara ọrịa ruo na ọ gaara anwụ. Aịzaya onye amụma nwa Emọz bịakwutere ya sị ya, “Otu a ka ONYENWE ANYị sịrị, Dozie ezinaụlọ gị, nʼihi na ị ga-anwụ. Ị gaghị esite nʼute ọrịa a bilie.”
Kesaa
II. NDI-EZE 20 BIUII. NDI-EZE 20:1 IGBOB (Bible Nso)
Na mb͕e ahu Hezekaia riara ọria inwu anwu. Aisaia, bú onye-amuma, bú nwa Emoz, we biakute ya, si ya, Otú a ka Jehova siri, Nye ulo-gi iwu; n'ihi na gi onwe-gi nānwu anwu, i gaghi-adi kwa ndu.
Kesaa
II. NDI-EZE 20 IGBOB