Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 2:14 - Compare All Versions

II. NDI-EZE 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O tiri akwa ahụ nʼelu mmiri ahụ jụọ sị, “Olee ebe ONYENWE ANYị, Chineke Ịlaịja nọ?” Mgbe o tiri mmiri ahụ ihe, o kewakwara otu ụzọ nʼaka nri nke ọzọ nʼaka ekpe, Ịlaisha gafere nʼofe nke ọzọ.

II. NDI-EZE 2:14 IGBOB (Bible Nso)

O we chiri uwe-nwuda Elaija, nke danariri ya, o we tie miri, si, Òle ebe Jehova nọ, bú Chineke Elaija? Ya onwe-ya kwa, o we tie miri, ewe kera ya otù uzọ ga n'otù akuku, otù uzọ ga n'akuku ọzọ; Elaisha we gabiga.