Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 2:12 - Compare All Versions

II. NDI-EZE 2:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịlaisha hụrụ ya, lelie anya elu tie mkpu akwa sị, “Nna m! Nna m! Usuu ụgbọ agha na usuu ndị na-agba ịnyịnya Izrel!” Ọ hụkwaghị Ịlaịja anya ọzọ. O jidere uwe o yi nʼahụ dọwaa ya ibe abụọ.

II. NDI-EZE 2:12 IGBOB (Bible Nso)

Ma Elaisha nēle ya anya; ya onwe-ya nēti kwa nkpu, si, Nnam, nnam, ub͕ọ-ala Israel, na ndi-inyinya-ya! ma ọ hughi ya ọzọ: o we jide uwe nke aka ya, dọwa ha ibe abua.