Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 2:10 - Compare All Versions

II. NDI-EZE 2:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịlaịja zara sị ya, “Ihe ị rịọrọ bụ ihe sịrị ike omume. Ọ bụrụ na ị hụ m mgbe a na-ewepụ m site nʼebe ị nọ, ị ga-enweta ihe ị rịọrọ. Ma ọ bụrụ na ị hụghị m, ị gaghị enweta ihe ị rịọrọ.”

II. NDI-EZE 2:10 IGBOB (Bible Nso)

Ọ si, I riọwo ihe siri ike: ma ọ buru na i hum mb͕e anēwepum n'ebe i nọ, ọ gādiri gi otú a; ma ọ buru na i hughm, ọ gaghi-adi otú a.