II. NDI-EZE 19:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 19:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ONYENWE ANYị Chineke anyị, biko, zọpụta anyị site nʼaka ya, ka alaeze niile nke ụwa mata na naanị gị ONYENWE ANYị, naanị, bụ Chineke.”
Kesaa
II. NDI-EZE 19 BIUII. NDI-EZE 19:19 IGBOB (Bible Nso)
Ma ub͕u a, Jehova, bú Chineke-ayi, biko, zọputa ayi n'aka-ya, ka ala-eze nile nke uwa we mara na Gi onwe-gi bu Jehova, bú Chineke, nání Gi.
Kesaa
II. NDI-EZE 19 IGBOB