Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 19:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 19:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Hezekaya kpere ekpere nye ONYENWE ANYị, sị, “O, ONYENWE ANYị, Chineke nke Izrel, onye ocheeze ya dị nʼetiti ndị cherubim, naanị gị bụ Chineke na-achị alaeze niile nke ụwa. Ọ bụkwa naanị gị kere eluigwe na ụwa.

II. NDI-EZE 19:15 IGBOB (Bible Nso)

Hezekaia we kpe ekpere n'iru Jehova, si, Jehova, bú Chineke Israel, Onye nēbi n'etiti cherubim, Gi onwe-gi bu Chineke, nání Gi, nke ala-eze nile nke uwa; Gi onwe-gi mere elu-igwe na uwa.